text
stringlengths 11
354
| label
int64 0
1
|
---|---|
@user @user I No b oyibo ooo. A bu m Ada igbo | 1 |
@user Ehhhh Bụbu Nwoke ọma osiso 😁 | 1 |
Ụmụ nwanyị Anambra anaghị a cho mmá n'ihi na mma bị n'ime ha. A pu na anwụ Oyoyo m Elemele ji olu. Ọ dozi akụ Akwa nwa. Ebube nna ya Omalicha Nwa Asa Ugo m Ugo nne ya Chaaaaiiiiiii. I gbakashiala m ịsị. 😍 Mere nu m ebere biko 😢 https://t.co/WFosUBV5iK | 1 |
@user Lmao. abum kwanum ezigbo mmadu | 1 |
@user Nna ehnnn 🤦♂️.. Onye nwe anyi a ma kwe ka ndi iro chia men ọchị 🙏 | 1 |
@user 😂 😂 😂 nwoke ọma. Dalụ rinee | 1 |
Onye-nwe-anyi ana m ekele Gị, Ọnụ mụ juru n'ekele, Ebe I mere ndụ fọdụrụ mụ, Ọnụ mụ juru n'ekele. | 1 |
@user @user O gbajiri igwe kpo ya nku Odogwu akataka | 1 |
Happy birthday to you IJELLE one of Africa... NNUKWU NMAWU @user Papa Biko birikwa...… https://t.co/HhKYuO3TRw | 1 |
@user Ehhh... Ezenwayi ndi ezenwayi, Achala ugo nwayi oma, ya gazie😘 | 1 |
@user @user @user @user @user @user @user @user @user @user @user @user Ezigbo m! Dalụ mpa | 1 |
@user E ututu oma❤️ | 1 |
Nwata Di mma, nwata Mara nma | 1 |
Happy B-Day Nwokem @user... Ibu Onye oma... Ka Chukwu Onye nwe anyi gba gi Ume. 🙏 Rie nne! | 1 |
@user @user Onye ma na o dago, a na-aga award ceremony? | 1 |
Mga-eji obi m nile Kele Jehovah M ga-akokwa akuko olu gi nile M ga-añuri oñu Obi ga-atokwaka muto N’ime gi, Jehovah | 1 |
Ikana afomu ezigbo mmadu😜 https://t.co/v6tSI2U6iA | 1 |
Oyigi yigi, the destroyer of the Philistines, olori ihe biari lomm🙌🙌. Eze ndi eze, aka juwa ni ne, obarankiti okwu juru no nu ya, imela ezeukwu...otito nine Na ojijama diri ahan gi ruembe ni ne🙌🙌. Make dem give Bros J chance oooo, Na him dey run our mata dey hide shame .... | 1 |
Ibu Nwanyi Oma Chai😘😍 #RedLight https://t.co/mmDqZnB8M2 | 1 |
Ego mbute di mma ooo ego mbute https://t.co/D9lQEbDSu2 | 1 |
Chineke I di nma!"" .@user #HOTRService #FLC2016 | 1 |
@user @user Nyem mmiri nke nenye ndu 🌚 | 1 |
@user @user Ihe mmuanya ga erute gi ngwa ngwa 😂... | 1 |
I bu chi mo o i bu chi ibu chi mo o onye m ji eme onu ehh ""🎤🎤🎤|||| One music | 1 |
#EndDrugs #CreatAwareness #DontDoDrugs #StopDrugAbuse #OgeneigboVoiceOfNdigbo #IgbosInDiaspora #Odirachukwumma @user Daalunu @user Chukwu goziwerem gi @user Deeme Olu @user @user @user @user @user @user | 1 |
🕺🏼🕺🏼🕺🏼IgboAmaka💝🙏🏾 ProudlyAfrican @user #ourwaydonlyway @user Igbo Ndi Oma https://t.co/ADHNMQYAbX | 1 |
Onye nwe anyi ezitewo ndi mmuo ozi ya ka ha nonyere anyi. Onodu m n'emetu ya na obi. Eze!!!! | 1 |
@user @user @user @user @user @user @user @user @user @user @user @user Ụtụtụ ọma nne ọ 😀😀👍 | 1 |
Obi m dere du atula ujo, obi m dere du Chukwu mara ihe oma o ga emere mu o, obi m dere du Obi… https://t.co/sv564Oi8TI | 1 |
@user Nwanne omaka ego! Odi mkpa!! | 1 |
@user Wow.. Na mkpuruobi ya zuru ike na ndu kwa. Amen #IGBOTBT | 1 |
@user Nke bu eziokwu ka ị kwuru nwanne m! Daalụ riinne 🖐️ | 1 |
@user @user Anuri Ncheta Ubochi Omumu Gi, Agbala Nwanyi. Aka Chukwu di ya | 1 |
@user @user Ezigbo onye ocha | 1 |
onye di ndu, ya kene chi ya!!!!! | 1 |
Chief Osita Osadebe - Jesus bu Onye Ndu 🎶 🤗 | 1 |
@user 😂 😂 😂 😂 😂 😂 😂 😂 Nneoma, I dika gi ano aku very well there | 1 |
Ụtụtụ ọma ụmụ man utd. Taa but first Sunday of the year. Ịna akwado kwa ụka? 😂 | 1 |
@user Achorom inye aka kosa aha nwata nwanyi , maka na ebere'm na emelu ya. She is onye like ebe'a. | 1 |
Ngozi ga diri ndi na echerem echiche oma.. 🥂 #Show🕺boy nwa Jehova ☝️ @user Lagos State https://t.co/f5yFQKau9d | 1 |
Igbo bụ Igbo! Ụtụtụ ọma nụ oooo. Chi a bọọla oooo! 😃Ọ ga-adịrị anyị niile mma, n'aha Jizọs! @user @user @user @user @user #ỌfọNdụ https://t.co/DNHAB6pI7N | 1 |
@user Hehehe..😀😀Oh my world Nwanyi oma.. | 1 |
@user Ginwa bu Oga ndi Oga, Egbe ana agba n’ anyawu 🙌 🙌 🙌 | 1 |
@user 😂😂 Kwudosie ike, nwanne. Onwero. | 1 |
@user Jehovah na emere owenya aha. Baba you know say no be whine...💪💪💪 | 1 |
NP Chukwu Ago Zi Gi (remix) - @user ft @user @user // #TheMiddayExpress With @user MixBy @user #NewMusic #RateIt | 1 |
@user @user Odogwu inwele ogidi, ekenee m gị 🙌🏻 | 1 |
@user Nne, Ada di Nma n'Ikoyi, Oma uma asa aru. Happy Birthday, ego oyibo n'dubai | 1 |
@user Nsogbu adiro nwanna | 1 |
@user Hahaha! Ka Jehovah mezie okwu. | 1 |
@user Ọgadagidi! Odogwu karịrị Odogwu! Dike e ji eji Mba! Agụ n'abọ! Ofu onye a na-asị """"Unu abịana"""" Ogologo ndụ na ahụike gị oooo. Happy birthday 🎂 🎂 #PeteEdochie | 1 |
Np-Kpo kpo di kpo (rmx) by @user #Saturdaymorningporridgewithsabina @user #hangoverzone | 1 |
Nga owula oke ohia no, onwere agbara n'eriri ya Aja. Good morning #Maina | 1 |
Pino pino mmimi mmimi umuazi aru di mma ju nno Anambra. Umuazi anu aru faa di ka enyo. Umu nwa Anambra biagodi ezigbote board. 😊😊😊 | 1 |
@user @user Onachukwu the business woman, afia ọma Nne. | 1 |
@user @user Chukwu gozie gi nnwana, o ga diri gi nma 😘 | 1 |
🎵Onye nemema lekwe pelem nala Chineke idinma 🎵 #Praise #TheDoves #CelebrationService | 1 |
Ndi bé anyi ekele mu unö. Ututu oma 🤗 | 1 |
♫Mma Mma ee Okorobia di mma, Chi onye'm ji e mo'onu, Nara ekele, nara otuto, Nsonso gi bu chi'mo, Anyi n'aturu gi mma mma mma mma../6ce♫ | 1 |
@user @user 😂 ok o. Nsogbu adiro | 1 |
Nwa nwere swag https://t.co/woWNHr4Qmn | 1 |
🎷🎵🎹🎻🎼🎤🎺 Aka Aka Ya Aka Jehovah na’eme mma Olu ebube ya Nke na eruari na’ebem no Isi iyi nke ndu Nke na dighi ata’ta Aka aka... | 1 |
Ibu chukwu ibugi madu x8 Na u bi God almighty God You no bi man oh x2 Nara ekele Nara otito Omema Nani gi kam gefe ♫♬#HolyhillWorship | 1 |
Otito dili Chukwu maka ihe e bu n'azu....cheiii https://t.co/yiaMWZJXaj | 1 |
Ek'asam oooooo! Onye OFE nmanu @user and nwada igbo @user ,,, dalu kwa nu oooo! Ka chineke mezie okwu @user | 1 |
@user Nka bu nke anyi | 1 |
Onyenweanyị, okwu Gị bụ mmụọ; ha bụ ndụ. Ọ bụ Gị ji okwu nke ndụ ebịghị ebi. #IgboBible #HappySunday | 1 |
@user Asa! Nwoke oma!😍 Uche Ego!😍 | 1 |
@user @user @user @user Ị ma akwụkwọ 👏👏👏 | 1 |
@user @user @user @user 🤣 🤣 🤣 I mana anaghị m achọ okwu | 1 |
Asin'o bughi Jesusma gini Kam ga'eme n'eluwa nka Gini Kam ga'eme 😩😩 | 1 |
@user Awwww. Ezigbo nwa | 1 |
@user Chukwu gozie gi ego a man ko na akpagi..ANEN | 1 |
@user ehn? Nsogbu adiro | 1 |
Ututu Oma ! Emesizia.......you look within Oga adilianyi n’mma!! #Ndumoduseries https://t.co/f0TUmq6W0z | 1 |
Onye huru Chukwu kelebalam chukwu.. | 1 |
@user Odogwu Fine boy... Odogwu nke omu Nwanyi...😂 | 1 |
Is gbúrù gbúrù trying to explain that ikpa barrow bu ndụ? https://t.co/vl9UsH9Jpd | 1 |
@user @user @user Dalụ nne. M ga agba mbọ na agwa onye ọbụla jụrụ ajụjụ maka ya. | 1 |
@user Me o, mana eworo m ego ahun kita. Ekpere m bu ka Chukwu zite onye ga azutara m ya na ihunanya nke Chineke 🙂 | 1 |
@user Lmaooo, 5”10 here, Afo’m nah Afo gi Nah Eme competition, Ekele krismas anyi ga eji Ntueke Or urualla ga ta Nkwobi Nah ugba, Gather your funds. | 1 |
#NP Nwa Ada Di Nma by Oriental Brothers #EkwekwoAmaAgba with Mazi John Chukwu #1049SMAFM https://t.co/eJiJSQldO2 08177771049 08188881067 | 1 |
@user 🤣 🤣 Mbada udo dị. Merry Christmas | 1 |
@user @user @user @user No doubt. Ụmụ nwaanyị Ebonyi gbasili ike | 1 |
Imela, O dighi Onye di ka Gi Jehovah Imela | 1 |
Hail my Jesus Ebube di ke #ThanksgivingSunday #ROGService #AfricanPraise | 1 |
@user Oooh, asa nọ away. Nna ehh. U dịrị mma m mara over. Mma na-eme ụmụ mmadụ confuse 😩 | 1 |
▶️#NP ONYE CHIMERE EZE @user #SaturdaySounds w/ @user #BrownSugar | 1 |
NA #NITEJOLLI BE DIS WITH @user & @user .WE HAIL UNA. NP ODIRO ONYE DIKA GI BY #CHIOMAJESUS .@user .#HOLDIT | 1 |
#OnAirNow : ogechi ka mma #k'anyinoria na oge ndigbo# @user @user | 1 |
@user Ezigbo abuba ndu😂 | 1 |
@user Chai. Onye nkuzi. Mpa daalu https://t.co/8ixf4sFVu4 | 1 |
@user Udo diri gi nwannem. | 1 |
@user @user @user @user @user @user @user @user @user @user @user @user Abum ezigbi mmadu | 1 |
@user @user Onye bu nna? 😂 😂 | 1 |
@user Imo stetii bu nke anyi nile🙏 | 1 |
@user @user Onwelu service apartments di side ngozika okwa ebeahu ka activity n'ile gwuru nwanne.. ifu umu oma osiso nocha ebeahu eeh... | 1 |
Unu Abola chi? Ututu Oma Ndi Nke’m. Ka Chukwu Gozie Unu N’ILE. 🙏🏻🙏🏻🙏🏻🙏🏻🙏🏻 | 1 |
@user @user @user @user @user @user @user @user @user @user @user udo dịrị gi | 1 |
@user Baba, 2018 strong. Rapu okwu! Kanyi Kene Chukwu. | 1 |
Subsets and Splits