text
stringlengths 11
354
| label
int64 0
1
|
---|---|
@user @user @user @user Deje noo ndi amaka🤩🤩 | 1 |
Ugomma, nwanyi oma.😍😍😍😍😍. https://t.co/gLlaQQEEI2 | 1 |
@user @user @user @user @user @user @user @user @user @user Ezigbote nwa afo Igbo. 😂😂😂😂 | 1 |
🎵: Agam Aja Gi Mma - @user Base On//#WisdomPot 👨🎤- @user #SoftKing | 1 |
@user Chukwu Agozi go gi nwanne | 1 |
Full voltage ⚡ @user @user Igbo Ndi Oma https://t.co/hTgMH1k65u | 1 |
Chineke ekwela ihe ọjọọ. Can you imagine.. https://t.co/j4Lr935bDP | 1 |
@user Mama G!!! G for general, general in Calabar, general in ala Igbo niile!!! Daalu rinne | 1 |
@user ONYE OKWU EZIOKWU KI- N'EKWU 💪💪💪💪🔥🔥🔥🔥♥️♥️♥️♥️ | 1 |
Ndi Anambra ibem odigokwanu ka oga adi oooh.. Willie is willingly working and ndi anambra afubago ife yaa.. Bikonu onye anyi kulu aka na uzo ya ya biko mepeelu anyi uzo gosi anyi akwukwo tax ya.. 😂😂😂🤣🤣🤣🤣 https://t.co/m0THrSxz1p | 1 |
Ụtụtụ ọma ndị Enugu!!! Ta ga bụ ụbọchị ọnụ dịrị anyị niile!!! https://t.co/F2CTizBzZ0 | 1 |
@user @user @user Tanhkioooooo, chukwu gozie gi nna | 1 |
🎵#NowPlaying -Egwu Oma 👨🎤 - @user #SundayRunz w @user 👁️👁️✨ 👄 | 1 |
@user @user @user Uche gi diya | 1 |
Nwoke di na Obi. | 1 |
@user Ụbọchị nta ka achua n'owele nchi...kwuzie nke bụ ya. I marọ na ọ nwelu ihe dị iche na 'puku' na 'narị puku'? | 1 |
@user, Mama Imo 😍😍😍 na ekele Ndị Imo niile, ọ kachasị ụmụnwanyi Imo na emume mbilite n'ọnwụ nke Dinwenanyị Jesu Kristi. Elee ebe ụmụnwanyi facebuku nụ? I nwere ike ịme akara ga egosi na ịnọ ebe a, ma ọ bụ saa ekele Mama Imo anyị? https://t.co/FJh5NIoKxT | 1 |
Igbo Amaka... Proudly igbo...Ada mara man na egwu ana eme💟💟 https://t.co/DS2adueQC4 | 1 |
@user @user @user @user @user @user Maka Chukwu. Oge adiro | 1 |
@user Hahaha. Chukwu nyere unu ike di egwu | 1 |
Sometime last week, ezigbo @user shared airtime and got to me.... Onye nna dalụ so... Chukwu gọzie gị ma nye gị ọchụ hụ ndị gị n'obi..... Iseee | 1 |
Onye nche!!! Ya diri gi nma. https://t.co/jAjCVcFHOq | 1 |
@user Ije oma nneoma | 1 |
@user @user @user Eweghi much chineke ga gozie gi | 1 |
@user Mazi ụtụtụ ọma. Nna meelu m Sunday biko kam chọọ ebe m ga-eje nalu fa rice ofe akwụ eji okpeyi na nchụanwu wee hazi biko.😁😁 Onyenweanyị gọzie gị Odogwu. | 1 |
@user Nwanyi nke a mara nma. | 1 |
Daalụ maka ihe ụbọchị ọmụmụ chọrọ, chukwu gozie unu niile, a hụrụ❤️ m unu niile n'anya! 💋 https://t.co/gYroQCQyg5 | 1 |
@user @user @user @user @user @user @user @user @user @user @user Imela onye nna | 1 |
Chineke zoputa umu gi n'aka ndi silhouette challenge. | 1 |
@user Ụdọ dị. Ma na ihe na fu kashi m obi | 1 |
Happy Birthday Di @user . Chukwu Gozie ghi. | 1 |
Nke a bu nke anyi!😍😘 Nnoo, Obidigbo.❤ https://t.co/6vtjSlT8pB | 1 |
@user Anyị niile na-achọ enyemaka mana anyị na-eme ka anyị hụ ihe Chineke nwere ike ime. Achọpụtara m ma ọ bụrụ na inyetụ aka ndị mmadụ iso be gi 😀 | 1 |
@user Chukwu gozikwa gi onye m | 1 |
@user Kpo kpo di kpo kpo https://t.co/FcZmB7h875 | 1 |
♫Jehovah idi egwu oo Jehovah idi egwu Jehovah♫ #PraiseAndWorship #SweetPsalmist | 1 |
Otua ka Chineke anyi di eh Agidigba eh eh eh...Agidigba eh... #SweetPsalmists #SGWSVBCApata | 1 |
Oge Chi ka mma 💯 | 1 |
Onye na - amaghi uzo osi ala, ebufee ya ama nna ya. Jisie ike DIMKPA! https://t.co/aUcG4bxv4m | 1 |
🤸🤸🤸Igbo bu Igbo🙌💪🤛 Igwe bu ike! Onye aghala nwanne ya! https://t.co/tupG7W8HWL | 1 |
@user @user @user @user @user @user @user @user @user Ina agwa kwa m, nwanne uche'm dị ya..... Nwoke dị frosh like... 🏃🏃🏃 | 1 |
@user @user @user @user @user @user @user @user @user This go make brain... See all that space... 👏👏👏👏👏 Chai! Nwanne Chukwuokike gbaa gi ume, ma n'agozi aka oru gi. Iseee. | 1 |
#NowPlaying Chukwu Agozigo Gi Remix - By @user ft @user luck q #MorningJamzWithDjAdex @user #ItTgif #tunein | 1 |
Imarana shi ebe niine gbaga mmiri praprapra, ma elu ma ala. Lol Ututu OMA Ada owerri! https://t.co/htaln1uziC | 1 |
@user Nwanyi Oma, Omo tena ❤️❤️💯🥰🔥 | 1 |
Oka ka... Olisa bi n'igwe, ogologo ndu ka anyi nayo... 🙏 | 1 |
@user Ike agwuna gị, ije aka teka | 1 |
@user Ijele obosi, nnukwu mmanwu anasi unu abiago, Ike obosi may you age with Grace. HBD💃🕺💥💥💎🍒🍎🍅🍕🧀🥫🎂🍾 | 1 |
@user Nwanne chukwu gozie gi. I am limembaring | 1 |
Chineke umu nwanyi eeee 😂😂😂😂😂😂😂 https://t.co/I4iqvhDQO1 | 1 |
Vamos Federer! Nwanna, e di okay. | 1 |
@user @user Peter Obi bu nwoke maara ihe. | 1 |
@user Egwu ndi ogaranya! 🙉🥰 | 1 |
@user @user Mana ekpele di mkpa | 1 |
Daalu nne. Ihe nkea asogbu o m https://t.co/MIVbkAceRV | 1 |
@user @user Nwanne e di go sharap! Chukwu Gozie gi asa❤️ | 1 |
@user Kam nna agwa gị nwannyi oma | 1 |
Jesus bu onye ndum , chefuo ihe nke uwa aaaa | 1 |
K'anyi yoba nu chukwu, Anyi a'ne kpe ekpele, K'anyi di ndu, Anyi a ka nka, Anyi a chaa isi awo, Ka anyi we li e ife anyi luta na uwa🙏 | 1 |
nwanne m nwoke @user, achoro m ka i nwee obi uto ubochi omumu gi, bless you.. live and… https://t.co/dPRyv7tE5X | 1 |
@user @user @user @user Daalụ onye nna | 1 |
Happy birthday onye obodo... chukwu okike abiama gozibe gi mpa. https://t.co/jd955nAOGD | 1 |
@user Ututu oma MGP na Aligo nakwa Akpors,on my mnd is our game with d Algerians,pls tell d coachela not2make Ighalo our No9 come Sat. | 1 |
Chineke bikọ nyé this girl Ike ma ụkwụ oji ala ta..... Amen https://t.co/x2woTFLI0Y | 1 |
@user Asampete, tomato Jos, amaama asa ahu, nwa amuru amu gbuo ndi Ibe ya agbuo, oyoyo, ego vin😂😂😂😂 | 1 |
Chukwu Agozigo Gi!!! >>>>https://t.co/a0QPBGQZnU | 1 |
@user @user Jehova gbaa gi ume 🤣🤣🤣🤣🤣 | 1 |
Gham! 🙌 Ututu oma ezigbo nwanyi https://t.co/DwBKW4UoNo | 1 |
Onye eze, Udo diri! https://t.co/Ozag1jZcI9 | 1 |
#EasterSummit #HotrService #7ConcertSundays ♬Ka anyi were iku aka Jaba Jehovah Mma ya gd di mgbe ebighebi Kele Ya♬@user | 1 |
@user @user Nne mu I gbaliri nke oma. | 1 |
Onye mpa ndo ooo😂😂😂😂😂😂😂😂😂😂😂😂😂😂😂😂😂😂😂😂😂😂😂😂😂😂😂😂😂😂😂😂 https://t.co/pdL4Pre0yn | 1 |
Enweghi ihe mekota chineke na ihe nzuzu a https://t.co/AVStFMvEMf | 1 |
Ezigbo Mmadu!! Daaluu https://t.co/RZDDA1t56K | 1 |
Nne jisi ike, chineke nna ga zoputa anyi https://t.co/8mMNfzeiCZ | 1 |
Ndi mmadu mara mma o. Chi na eke https://t.co/GyWSmt8W4G | 1 |
@user Anyi di Nma, Dalu rinne. E no na obodoa ugbua? | 1 |
@user Ụbọchị ọma oo | 1 |
@user Jazzy onye nkem | 1 |
@user @user @user @user @user Yes ooooooo... chukwu gozie gi | 1 |
Asim Dozie na-arụ ọrụ ebube. Nwoke mmadụ n'emezi overtime. Negodu ka Chika na chizi ọchị ka tolotolo. Chukwu nna, mgbe ole??? 😭😭😭 https://t.co/GhBNN37Hx4 | 1 |
Happy Birthday Ma 🎉 @user . Chukwu gozie gi. Ezigbote Adadioranma 1 of Anam. | 1 |
Happy #Beat97Day !!! #MorningRushIB w/ @user Np: Chukwu Agzigo Gi - @user | 1 |
@user Daalụ ónyé ịsị 🙌🙌🙌🙌 Happy Sunday bro | 1 |
@user @user @user @user @user @user @user Dim oma... chioma chukwuka🙄 | 1 |
🎤Onye di ka gi Onye di ka Chukwu Omalicha Agu n'eche mba 1🎤 #DCService #FirstService #Worship | 1 |
#NP Ogo amaka @user na oge #OBINWANNE W/@user | 1 |
Chukwu gozibe gi Nne anyi https://t.co/cctYsAmRPC | 1 |
Dear loml, ndi igbo sii, ahu dimkpa, ahu ogologo imi ya✍️ https://t.co/YrzeIIDAk5 | 1 |
Ezigbo nwanyi amaka🥰🥰 https://t.co/WWiawD6Pr4 | 1 |
Vibing to 'Chukwu agozigo gi' by @user #NP #RaporDrop Watch live: https://t.co/pUH5k3d4nm https://t.co/VZBWFayTvQ | 1 |
#Vibing 📻 Chukwu Agozi Go Gi - @user On #TheTakeOver w/ @user https://t.co/pdAaoaEWlK | 1 |
@user Happy birthday Papa Chimdi, Chukwu gozie gi | 1 |
Happy birthday Nwannemmadu the street King @user, Udo diri gi na ezi na uno gi . shine on | 1 |
@user @user @user Hahahahahhahahahahhaha...oya Biko ewe na iwe ok Biko ejim chukwu ayo gi | 1 |
Ewuuuuu Nnem oma 🙌🏽💪🏼 https://t.co/NaHUStXI05 | 1 |
Ibuchimo ibuchim Ibu chi'anyam ji'ahuzo Agada gbachir'uzo nwok'obioma Olile'anya nkendinso Ohia nwuru oku Ma'huya enwuru'oku Ogini kamgeji toro gi'ozuoro gi Agama kpisiala Nye gi'eze mo, ibuchimo | 1 |
Oshey Sir Solidarity. Kụpụrụ onwe gi aka. 👏👏👏. #EndSARS https://t.co/0ELGHs7bwB | 1 |
@user Good money Nwanyi oma. Kedu? | 1 |
@user Ok Nnem oma | 1 |
Subsets and Splits