Sentence
stringlengths 22
131
| label
stringclasses 3
values |
---|---|
Etu otu enyemaka e hibere ịzọpụta ụmụaka si akpụpụ ụmụaka n'ezinụlọ ha n'aka ike
|
Negative
|
World Population Day: Ihe isi ike emeela ka anyị kagbuo atụmatụ ịmụ oke ụmụ - Ndị ntorobịa
|
Negative
|
Iji asụsụ Igbo eme ihe onyonyo ahụike azọpụtala ndụ ọtụtụ ndị nne – Dkt Ogechi Eze
|
Positive
|
E wepụ nne m akaghị ịgbalahụ ọnwụ site n'ọrịa 'sickle cell'-Nwaanyị dị afọ 65
|
Positive
|
A mụtara m asụsụ ndị Chịana n’Anambra tupu m apụọ Naịjriịa - Ifeoma Amuche
|
Positive
|
Ị ma na ịta anụ na-acha mmee mmee nwereike ịmetụta ahụike gị n'ụzọ ọjọọ?
|
Negative
|
World Drug Abuse Day: 'A kụgbụrụ nwa m maka ebubo mkpụrụmmiri' - Onye e gburu nwa ya
|
Negative
|
Etu m si sọrọ KCee mee egwu Ojapiano - Chigozie Okeke
|
Positive
|
Africa Eye: Etu m si ebuagha megide oke a na-akpasị ndị nwere ọrịa 'sickle cell'
|
Positive
|
Etu ịpụ n'anyanwụ si butere m ọrịa kansa dịka onye anyarị - Gerald Eke
|
Negative
|
Fuel subsidy: Ihe ndị mmadụ na-agabiga n’oge iri elu ọnụego mmanụ ụgbọala a
|
Negative
|
Fuel subsidy removal: Ego ole m na-ejibụ agba ụgbọala aga ọrụ anaghịzị ezu
|
Negative
|
Ọgba mbọ: Etu m siri malite ịrụpụta akpụkpọụkwụ na-amụghị ya amụ - Anastasia Uzodinma
|
Positive
|
Ụfọdụ ihe agaghị echefụ maka ọchịchị Onyeisiala Muhammdu Buhari
|
Negative
|
Ihe mere ụfọdụ ndị otiegwu n'Ọwụwa Anyanwụ anaghị apụtacha ihe - Ugochi
|
Negative
|
Traditional Religion: Ihe mere ndị ntorobịa uka Kraịst ji alaghachị n'ụka omenala
|
Neutral
|
Kosi kara imalite inyere m aka na nleta nna ya dara ahụ kemgbe afọ 26 – Nne nwaada a magburu
|
Negative
|
Africa Eye: Etu ndị ọrụ nchekwa na ndị ekperima si eji mmaja anapụ ndị 'queer' ego na Naịjirịa
|
Negative
|
Obi na-ata m ụta maka ọnọdụ nne na nna m nọ ugbua - Sonia Ekweremadu
|
Negative
|
Ọgba Mbọ: Etu ọrụ nka m siri bụrụ ihe a na-agba nkiri na mba ụwa dị icheiche - Joshua Egesi
|
Positive
|
Ibu m buru egbochighị m ịbụ 'Model' - Jennifer Enujiugha
|
Positive
|
World Malaria Day: Ihe Ị kwesịrị ịma maka ọgwụ mgbochi ọrịa ịba ọhụrụ Naịjirịa nabatara
|
Neutral
|
Ihe i kwesịrị ịma maka iwu nwereike igbochi ndị dọkịnta ịhapụ Naịjirịa achụ akaraka ha n'ofesi
|
Negative
|
Ndị Abia kpebiri n'oge a na ike ọchịchị ọjọọ agwụla ha – Ginger Onwusibe
|
Positive
|
Disability bill: Lee ntaramahụhụ dịịrị onye ọbụla ji ndị nwere nkwarụ arịọ arịrịọ n'Enugwu steeti
|
Negative
|
Ime onyonyo na soshal media na-enye m mbada ego ugbua - Justin Ug
|
Positive
|
Lekwa etu iwu 'Constitutional Alteration Bill' nke afọ 2023 si metụta gị
|
Neutral
|
Christine Nnaji: Nwata nwaanyị nwere 'autism' na-eji nka enyere ụmụaka ibe ya aka
|
Positive
|
Nye anyị mmiri, nye anyị nchekwa'... Arịrịọ ndị Enugwu na-arịọ Peter Mba
|
Negative
|
Ihe mere o ji dịka otu Ohaneze Ndigbo a na-ekwu okwu ire abụọ
|
Negative
|
Kwalite udo, belata ụbịam... Ihe ndị Ebonyi chọrọ n'aka gọvanọ ọhụrụ ha
|
Neutral
|
Ọkaikpe nwee obi ebere' - Ihe ụfọdụ kwuru maka ikpe a mara Ekweremadu, nwunye ya
|
Negative
|
Anyị agaghị ebiri ego maka ịkwụ ndị ọrụ ụgwọ ọnwa n'Abia Steeti - Mascot Uzor Kalu
|
Positive
|
Etu m ga-esi weghachite ebube na ugwu Abia steeti – Alex Otti
|
Positive
|
Aga m etinye mmepe Aba n'ọnọdụ 'State of Emergency' ma m bụrụ Gọvanọ - Gregory Ibe
|
Negative
|
Frank Nweke Jnr: Nye m otu afọ, mmiri ga-agba n’Enugu
|
Positive
|
Africa Eye: 'Seychelles, ije mụ na ọgwụike heroin'
|
Negative
|
Ihe ndị ahịa ha gbara ọkụ n'Ajegunle gwara BBC Igbo
|
Negative
|
Bode George: Ndị na-agbasa ozi ịkpaoke agbụrụ gwa anyị ihe ha ga-eme ma ha banye ọchịchị Legọs
|
Negative
|
"Aga m abụ onye odibo nye ndị Enugwu ma m bụrụ Gọvanọ" - Ụkọchukwu Obi-Ozoemena
|
Positive
|
Ihe ndị mmadụ na-ekwu maka mpụtara ntụliaka onyeisiala Naịjirịa
|
Neutral
|
Ihe mere m ji laghachi ga tụọ vootu n'agbanyeghị ndị omekome wakporo m
|
Positive
|
Inconclusive', 'Run off' na etu ndị ọzọ ntuliaka 2023 nwereike isi gaa
|
Neutral
|
Peter Obi: Ihe ndị ị maghị maka Obi, Tinubu, Peter Obi, Kwankwaso na Atiku
|
Neutral
|
New Naira Scarcity: Ihe ndị mmadụ na-agabiga n'ihi ụkọ ego naịra
|
Negative
|
Sex for work: Etu ndịisi ụlọọrụ ebe a na-akọpụta ahịhịa tii si edina ụmụnwaanyị na-achọ ọrụ
|
Negative
|
First-time voters: 'Ihe mere ntuliaka 2023 a ji dị mkpa'
|
Positive
|
Nigeria Election 2023: Ihe i nwereike ime ka ị bụrụ Onyeisiala Naịjirịa otu ụbọchị
|
Positive
|
Ihe mere PDP Abia Steeti jiri si n'Isialangwa North họpụta onye ga-azọ ọkwa Gọvanọ
|
Neutral
|
Ọ ga-atụ ha n'anya, aga m abụ Gọvanọ Legọs - Gbadebo Rhodes-Vivour
|
Positive
|
"Ihe mere ntuliaka afọ 2023 ji dị anyị bụ ndị ntoroọbịa Naịjirịa oke mkpa"
|
Positive
|
Ihe mere m ji azọ ọkwa n'ụlọomeiwu Naịjirịa n'aha Labour Pati - Hilda Dokubo
|
Positive
|
Oke ruuru ndị Enugwu North na South ga-eru ha aka n'ọchịchị m - Chimaobi Sam Atu
|
Positive
|
Aga m arụ ọrụ n'Enugwu West ọfụma karịa Ike Ekweremadu - Osita Ngwu
|
Positive
|
John Abraham Godson: Ihe mere m ji na-azọ ọkwa n'ADC ma na-akwado Peter Obi nke Labour Pati
|
Positive
|
Ihe anyị gabigara afọ asatọ tupu anyị mụta ejima anọ'
|
Positive
|
Anyị agaghị ebugharị oge e kwesịrị ime ntuliaka - Mahmood Yakubu
|
Neutral
|
Etu m si eji ụkara nsibidi, uli na Mbarị akọ akụkọ omenala ndị Igbo - Chinwendu Kelechi
|
Positive
|
Ọgba Mbọ: Ekweghị m ka isi m kpuru gbochie iji aka m emepụta ihe dị mma - Ifeanyi Ukwueze
|
Positive
|
Buhari tinyere ụfọdụ ego a napụtara ndị zupuru ya n'ịrụ 'Second Niger Bridge' - Fashola
|
Positive
|
Anyị amaghị na agha Biafra ga-erucha afọ atọ - Ndị hụrụ agha
|
Negative
|
Ndị Igbo bi na Kano enweghị ụjọ ọbụla, obi ruru anyị ala - Eze ndị Igbo na Kano
|
Positive
|
Miss Universe 2022: Ihe mere m ji ahapụ Amerịka bịa turuugo ‘Miss Universe’ na Naịjirịa - Montana Onose
|
Positive
|
World Braille Day: Lee onye kpuru isi na-akụziri ndị na-ahụ ụzọ 'Mathematics'
|
Positive
|
Mmerụ ahụ so ihe gbara ka ogbunigwe na Kano ka na-emetụta mụ na ọrụ m'
|
Negative
|
Lekwa ego ole eji esi Legọs gaa ọwụwa anyanwụ Naijirịa ugbua
|
Negative
|
Etu anyị si mepụta akwa 'Goddess Drip' na-ewu ebe niile.
|
Positive
|
Africa Eye: Etu ụbịam si akpata enweghị nchekwa na mpụ iri elu n'Afrịka
|
Negative
|
Artificial Intelligence: Etu anyị siri rụpụta rọbọtụ nwere ọgụgụisi ka mmadụ - Chuks Ekwueme
|
Positive
|
Ihe mere eji agba m ụta oge niile - Bola Ahmed Tinubu
|
Negative
|
Ihe m jiri hiwe ebe a na-echekwa mmiri ara ụmụnwaanyị - Dkt Chinny Obinwanne
|
Negative
|
Ọgba Mbọ: Lee Afam Dozie, onye na-akpọlịte ụgbọala mgbe ochie n'ọnwụ
|
Positive
|
Ihe mere m ji hapụ Kanada ebe m bụ dọkịta bịa ịnọchite Anambra Central - Chinedu Umeadi
|
Positive
|
Etu anyị si rụpụta ogbunigwe e ji lụọ agha Biafra - Felix Oragwu
|
Positive
|
Ị nụla maka osimiri Ethiope, mmiri a sị na-agwọ ọrịa ma na-enye onyinye?
|
Positive
|
Festus Keyamo: 'Onye atala Tinubu ụta maka foto Donald Duke, ọ maghị maka ya'
|
Negative
|
Ihe m ji hapụ ọrụ Nọọsụ n'Amerịka chọọ ịnọchite Enugu-North na South n'Ụlọnnochiteanya'
|
Positive
|
Chef Mohammed: Etu m si malite isi nri ọdịnala ndị Naịjirịa
|
Positive
|
Ọgba mbọ: Ehi Igbo anaghị atapịasị ubi ndị mmadụ - Madiwe Okolie
|
Positive
|
‘Ajọ ụzọ na-etinye ndụ anyị n’ọnọdụ ọjọọ’ - Ndị obodo Egbuoma, Imo steeti
|
Negative
|
Ọ bụghị eziokwu na ụmụnwaanyị na-etinye m na mkpaabụ ha - Tony Umez
|
Neutral
|
BBC Africa Eye: Ihe ụmụnwaanyị na-agba odibo na-agabiga n'Afrịka
|
Negative
|
A mụrụ anyị mgbe a na-atụfu ejima - Ụmụ ejima gbara afọ 80
|
Negative
|
Obudu: Ị ma maka obodo a ụmụnwoke na ụmụnwaanyị nwere asụsụ nke ha?
|
Neutral
|
Etu m si bụrụ ọkaibe n'ọrụ 'Mechanic' ụgbọala – Ukamaka Maluze
|
Positive
|
Ihe mere m ji gbaa arụkwaghịm dịka mịnịsta Ọkụ n’oge Jonathan - Barth Nnaji
|
Negative
|
Ọ bụ ọgụ dara n'etiti ndịagha na ndị ohi mmanụ butere nsogbu n'Izombe - Gọọmentị Imo
|
Negative
|
COP27: Etu ụfọdụ ihe ị na-eme si akwalite mgbanwe ihu eligwe
|
Positive
|
Anwara m ugboro anọ tupu m merie asọmpi nwaanyị kacha mma na Naịjirịa - Ada Eme
|
Positive
|
Abụbu m 'pastor' mana ugbua a bụzị m dibịa' - Ikuku the Great Ijele
|
Neutral
|
Ihe mere ntuliaka 2023 ga-eji atụ ndị mmadụ n'anya - Rabiu Kwankwaso
|
Neutral
|
South East Governors: Etu anyị ga-esi kekpọọ ọnọdụ nchekwa n'Ọwụwa Anyanwụ
|
Positive
|
Kenneth Okonkwo: 'Ọbụrụ na Labour Party gbanwee, agaghị m ahapụ ha naanị, aga m ebuso ha agha'
|
Positive
|
Ọtụtụ ndị a ma ama na-etigharị egwu m na-anataghị m ikike - Madam Ladder
|
Negative
|
Etu m si zute di m bụ Gọvanọ Akeredolu nke Ondo Steeti - Betty Anyanwu
|
Positive
|
Chibuike Napoleon: Amalitere m ọrụ idugharị ndị ọbịa n'ogige ụmụanụmanụ ka m dị afọ isii
|
Positive
|
Poco Lee: Etu m si bụrụ ọgbaegwu a ma ama nakwa ihe na-enye m ọṅụ
|
Positive
|
Ihe m ji hapụ ọrụ ‘Telecoms’ mepụtawa ‘Yogurt’ – Kingsley Mbah
|
Positive
|
Aisha Buhari: Amaghị m ma anyị mezuru ihe ndị mmadụ tụrụ anya na anyị ga-eme, mere m jiri rịọ ndị Naịjirịa
|
Positive
|
Africa Eye: Etu agụụ si egbusi ụmụaka na Tigray n'ihi agha ha na gọọmentị Ethiopia
|
Negative
|
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.