Datasets:
Dataset Viewer
audio
audio | text
string | english
string |
---|---|---|
Nwoke ahụ bụ agbara.
|
That man is superhuman.
|
|
Ọ na-agba ọsọ dị ka onye hụrụ agbara.
|
He is running like someone who saw a spirit.
|
|
Agbara gburu nna ya
|
His father was killed by the deity
|
|
Chukwu bụ agbara.
|
God is spirit.
|
|
'KP' bụ mgbochiume na-aka enye ndị na-amụ asụsụ Igbo nsogbu ịkpọpụta.
|
'KP' is the consonant that gives Igbo language learners the most problem pronouncing.
|
|
Adaeze ga-abịa echi.
|
Adaeze will come tomorrow.
|
|
Biko, nyere m Adaeze akwa a.
|
Please, help me give Adaeze this cloth.
|
|
Ngwaagha ndị Rọshịa karịrị nke ndị Yukreeni.
|
The Russian armament is greater than that of Ukraine.
|
|
Ọ bụ ebe ahụ ka ha na-edobe ngwaagha ha.
|
It is there that they keep their ammunitions.
|
|
Amerịka na-arụpụta ngwaagha dị ichiiche.
|
USA produces different types of ammunitions.
|
|
E mechiri ebe ha si ebubata ngwaagha.
|
Where they import weapons from was closed.
|
|
Ahụhụ kpụrụ ibegiri achịcha dị n'usekwu.
|
Insects ate the bread crumbs in the kitchen.
|
|
Ụdị ahụhụ a ajọka.
|
This type of insect is too dangerous.
|
|
Ahụhụ a gbara m.
|
This insect stung me.
|
|
E nwere ahụhụ dị n'ime oghere a.
|
There is an insect inside this opening.
|
|
Ahụhụ jupụtara na nri ahụ mgbe chi foro.
|
The food was filled with ants when it was dawn.
|
|
Ha zụtara aja ha ji arụ ụlọ ha.
|
They bought sand for building their house.
|
|
A na-eji aja arụ ụlọ.
|
Sand is used to build houses.
|
|
Agwọ si n'aja ahụ rịpụta.
|
Snake crawled out of that sand.
|
|
A na-ejikwa aja emenyụ ọkụ.
|
Sand is also used to quench fire.
|
|
A gwara anyị emetụla aka n'aja.
|
We were told not to touch the wall.
|
|
Ụmụaka ahụ na-esi nri aja.
|
Those children are cooking sand food.
|
|
O ji aka ya kpote aja
|
He parked sand with his hand.
|
|
Ndị na-eme agwụ ka agwụ na-akpa.
|
It is those who serve agwụ that agwụ controls.
|
|
Agwụ na-akwa ya.
|
He is possessed by agwụ.
|
|
Agwụ bụ arụsị n'ọdịnala Igbo.
|
Agwụ is a deity in Igbo tradition.
|
|
Agwụ kpara nna ya.
|
Agwụ possessed his father.
|
|
Onye ka agwụ na-akpa?
|
Who is possessed by the agwụ diety.
|
|
Ọ na-eme ka onye agwụ ji.
|
She is behaving like one possessed by the agwụ deity.
|
|
Ọrụ a abụghị maka onye agwụ ji.
|
This work is not for a disorganised person.
|
|
Igodo ụzọ ahụ ekweghị akpohie.
|
The padlock of that door, refused to unlock.
|
|
Were igodo kpọchie akpa gị.
|
Use padlock to lock your bag.
|
|
E nwere igodo dị ichiiche n'ime ahịa.
|
There are different padlocks in the market.
|
|
Tụọ igodo ahụ mmanụ.
|
Lubricate that padlock.
|
|
Enwere m nnukwu igodo.
|
I have a big padlock.
|
|
Eziokwu? Nwa gị bụ agụ m!
|
Really? Your child is my namesake!
|
|
Nwoke ahụ gbara agidigi.
|
That man appears sturdy.
|
|
Akịrị na-ebi n'ime mmiri.
|
Frog lives in the water.
|
|
E nwere obodo na-eri akịrị.
|
There is a town that eats frog.
|
|
Onye ọkụazụ nwụdere ọtụtụ akịrị taa.
|
The fisherman caught so many frogs today.
|
|
Akịrị na-ama ama.
|
Frog jumps.
|
|
Ijeuru hụrụ akịrị.
|
Ijeuru saw a frog.
|
|
Akịrị na-eme nnukwu mkpọtụ.
|
Frog makes a lot of noise.
|
|
Anyị mụrụ maka mbụrụ taa.
|
We learnt about metaphor today.
|
|
Nwata akwụkwọ agụmagụ na-amaghị mbụrụ, amaghị ihe ọ na-eme.
|
A student of literature who does not know metaphor, doesn't know what he is doing.
|
|
Na mbụrụ, a na-asị na ihe a na-ekwu bụzi ihe e ji maa atụ ya.
|
In metaphor, a thing is said to become the thing it is compared with.
|
|
Ọ ga-akpọ ụmụ ya abịa echi.
|
She will come with her children tomorrow.
|
|
Onye kpọ nkịta bịa ebe a?
|
Who came here with a dog?
|
|
Kpọrọ ya bịa ebe a.
|
Bring her to this place.
|
|
Anyị ga-akpọ nkịta ahụ jee ụlọọgwụ.
|
We shall take the dog to the hospital.
|
|
Ha anaghị anabata ịkpọ mmadụ ọzọ bịa oriri ahụ.
|
They don't allow bringing another person to the feast.
|
|
Akụ na-esi obi ike.
|
Finance keeps the mind strong
|
|
O mefuru akụ nna ya.
|
He squandered his father's wealth.
|
|
Onye ka ọ hapụụrụ akụ ndị a niile?
|
Whom did he leave all those wealth for?
|
|
Akụ m dị n'eluigwe.
|
My wealth is in heaven.
|
|
Akụ ya karịrị.
|
His wealth is too much.
|
|
Akụ ya fụchara na mmiri.
|
All his wealth got lost in water.
|
|
O doziri akụ ha tupu ọ laa ezumiikenka.
|
She put their finance in order before she retired.
|
|
Akụ obodo anyị ka nke ha.
|
Our country's financial wealth is more than theirs.
|
|
Chika nyere m achịcha.
|
Chika gave me cake
|
|
Achọghị m achịcha ahụ.
|
I do not want that bread.
|
|
Achịcha a dị ọnụ.
|
This bread is costly.
|
|
Achịcha a dị ụtọ.
|
This cake is sweet.
|
|
Achịcha ahụ emebiela.
|
That bread is spoilt.
|
|
Emeka agaghị ata achịcha a.
|
Emeka will not eat this bread.
|
|
Ọ na-amasị m ita achịcha ahụ.
|
I like eating that biscuit.
|
|
Adaka na-ajọ njọ ihu.
|
Baboons are facially ugly.
|
|
Ọ gbara adaka ahụ egbe.
|
He shot the baboon.
|
|
Ahụbeghị m adaka mbu.
|
I have not seen a baboon before.
|
|
Anyị hụrụ adaka abụọ taa.
|
We saw two baboons today.
|
|
Dịnta ahụ gbagburu adaka ụnyaahụ.
|
That hunter shot a baboon to death yesterday.
|
|
Ụjọ tụrụ Nneka mgbe ọ hụrụ adaka ahụ.
|
Nneka was scared when she saw that baboon.
|
|
Oroma Chinenye wetara tara akị.
|
The Oranges Chinenye brought is not juicy.
|
|
Ngwa, yiri uwe gị ọsọọsọ.
|
Now, put on your clothes quickly.
|
|
Uwe ya ruru unyi.
|
Her dress is dirty.
|
|
Nne m zụtara uwe ọhụrụ.
|
My mother bought a new dress.
|
|
Chuba Ọkadigbo bụbu omiiwu na Naịjiria.
|
Chuba Okadigbo used to be a lawmaker in Nigeria.
|
|
Omiiwu nọchitere ha n'oge ikpaazụ agaghachịghị.
|
The lawmaker that represented them the last time did not return.
|
|
Ọ chọrọ ịbụ omiiwu.
|
She wants to be a legislator.
|
|
Omiiwu bụ otu n'ime ndị na-mebe iwu obodo.
|
A lawmaker is one of the people who make the laws of a country.
|
|
O tere aka tupu ha abịa ebe a.
|
It took long before they came here.
|
|
Ka o tee aka tupu anyị alaa ụlọ
|
Let it take long before we go home
|
|
Ebe o bi tere aka.
|
Where he lives is far.
|
|
Ọ ga-ete aka tupu ha erie nri ọzọ
|
It will take long before they eat another food
|
|
Ọ ga-ete aka tupu ha erie nri ọzọ.
|
It will take long before they eat another food.
|
|
O tere aka tupu ha abịa ebe a.
|
It took long before they came here.
|
|
Hapụ ndị nke ahụ, ọ na-ete aka tupu ha zaa mmadụ ebe ahụ.
|
Leave those ones, it usually takes time for them to attend to someone.
|
|
Ebe o bi tere aka.
|
Where he lives is far.
|
|
Ka o tee aka tupu anyị alaa ụlọ.
|
Let it take long before we go home.
|
|
Ebe anyị na-aga tere aka.
|
Where we are going is far.
|
|
Not supported with pagination yet |
Ụtara akpụ a fọrọ afọ na-aka amasi m.
|
I prefer kneaded cassava fufu.
|
Not supported with pagination yet |
Ụtara achịcha kwesịrị ịdọ adọ ma a fọọ ya nke ọma.
|
A dough is supposed to be be stretchy if it's well kneaded.
|
Gịnị ka ị na-afọ n'akpa m?
|
What are you searching for in my bag?
|
|
Jee, fọọ aka n'akpa Ojukwu.
|
Go and stuff Ojukwu's bag.
|
|
Ọ na-afọgharị ihe n'akpa oge ọbụla.
|
She searches his bag every time.
|
|
Ịfọgharị ihe n'akpa mmadụ adịghị mma.
|
Searching through one's bag is not proper.
|
|
Ọ chọrọ ịfọ aka ya n'akpa m.
|
He wanted to stuff his hand through my pocket.
|
|
Mbe fọrọ aka n'akpa fọpụta nkume.
|
The tortoise stuffed his hand in a bag and squeezed out a rock.
|
|
Gịnị ka ị na-afọ n'igbe gị oge ọbụla?
|
What do you search for in your box all the time?
|
|
Ụdị ahụhụ a ekwesighị ekwesi.
|
This type of suffering is unjust.
|
End of preview. Expand
in Data Studio
README.md exists but content is empty.
- Downloads last month
- 168